Na Rome, e wetala ike mmiri. A na ewere mmiri a na awa asato ka enye ụfodụ ngalaba ndị ọzọ, dịka ụlọọgwu na ụlọ ndị na emenyu ọku. Onye ihe a di na aka bụ onye isi ala Lazio bụ Nicola Zingaretti, onye komunist mgbe gara aga. Lazio bu obodo gara Rome okirikiri. Ka Zingaretti siri kwuo ọnọdụ a bụ " ihe pụtara n'ihe gbasara mmebi mbaraezi" nakwa Donald Trump onye hapụrụ nkwekorita enwere banyere ya.
Zingaretti ekwughi na mpio mgbeochie ndị Roman n'ehi 45% mmiri na aga na ya. Ozọkwa, 79% mmiri dị bụkwa nke ndị ọrụ ugbo. 60% nke a na aghafukwa maka mpio mgbeochie ndị a.