Benedict XVI ochie ekwuputala obi ya nye akwụkwọ akụkọ iro Ụka
Na nzaghachị Benedict XVI dere “Ka ahụ m na-agbada obere obere, n'ime onwe m agawala m njem n'uzo ụlọ.” Nakwa, “Ọ bụ nnukwu amara nyere m na ịhụnanya na obiọcha, ụdị m na-ahụtụbeghi, gbara m okirikiri n'oge ngwụcha njem a, nke na-adịghị mfe"
O doro anya ọfụma na ihe mere Corriere ji dee ihea maka Benedict abụghị "ịhụnanya" ma ọ bụ "obiọcha" ma na ọ bụ azụ m ahịa.
#newsUzdxtvhgfb